Full Lyrics
SOP SOLO (Adlib)
Chineke Okaka mo
Anyi ekene io
Imeke O tito dili gi
Okaka.
TUTTI (Vivace)
Agame nye Chukwu ekele:
Agame nye Chukwu otito
Agame ji onyinye nke di mma
We tuolu ya mma mma;
Agame kene dili ya,
Otito dili Chukwu nk'igwe
Na Chukwu 'wa ncha
Chukwu nk'igwe
Na Chukwu 'wa ncha
SOTO VOCE CHOIR OSTINATO FOR BARITONE SOLO
Kanyi tobe nu Christi
Otito dili nuya,
Otito dili nuya
Onwu maka nmu na gi
Onwu kanyi nwe ndu n'uju
Biko tobe nuya
Obu Chukwu 'wa ncha
Chukwu oma,
Onyi kwu e
Ibu Chukwu 'wa ncha
Ewo Chukwu nk'igwe
Ewo Chukwu wa nine
Ewo Chukwu Nna mu e
Obu Chukwu 'wa ncha
Obu Chukwu 'wa ncha
Kene ya, kene ya,
Tobe ya, tobe ya
Otito dili nu Jesu,
Christi n'igwe, Okaka
Obu Okaka
Ewo Okaka
Ewo Okaka
Ewo Chinekem Okaka
Ewo Okaka
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Okaka, Okaka e
Okaka
SOTO VOCE CHOIR OSTINATO FOR SOPRANO SOLO
Dinwanyu isi mkpe
Ebube dike, Ebube dike,
Echet'obi e si 'ke
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Ewo Nna Chukwu Nna, Chukwu Nna
Bianu biko kanyi tobe Chukwu
N'nu kachasie nu
Onye ne dua nyi ye
Agame ji fo'bu na nwe tobe Chukwu
Onye ne dua nyi ye
Agame ji fo'bu na nwe tobe Chukwu
Otito dili Chukwu nel kachasi enu
Ise, Ise, Ise, Ise, Ise
Otito dili
Ise, Ise, Ise, Ise, Ise