Full Lyrics
[CHORUS]
Chukwu Nna emekwala k'o s'ie me
Oseburụwa emekwala k'o s'ie me
Ka m jiri bịa nara ekele
Onyinye mara mma k'anyị jiri bịa
Onyinye k'anyị gaba nụ nye y'ekele Eze
Nara ekele anyị ọ nọru ruo gị
[VERSE 1]
Ma n kọba nkọba ma n kọba nkọba
Mmeso ọma gị na ndụ m o
Chineke ọdụdụ ọma gị
N'ime ndụ m o baruba
Nara ekel' anyị
O Chukwu m o Chineke Nna
Nara ya n'ọru ruo gị
[VERSE 2]
Dike, dike, dike o
Odogwu n'agha m o
Ị n'eburu m agha nzuzo niile
Onye ike Chi jere ọgụ be ndị mmụọ
Aka n'ebu agha Chineke
Nara ya n'ọru ruo gị
[VERSE 3]
Ekele, otito, ojijamma eh
Dịkwara gị Chineke
N'elu kach'elu ruo ebighebi
Chukwu amara gị batuba
Otuto dị na Chi Chineke
Nara ya n'ọru ruo gị