Full Lyrics
[DUET INTRO]
Chukwu onye bi n'igwe,
Ochieze Gi di n'igwe,
Chukwu onye buso nma,
Onye nwe gbatutu,
Chukwu Onye kere ihe nile di n'uwa,
Choo ya nma,
Bianu o nara otito,
Kweiri Gi bianu o nara mbuli elu
n'okwesiri Gi Chineke
Nna gozie Okika Gi
[REFRAINTUTTI]
Kweerenu Dinwenu ukwe o huru,
Kweerenu Dinwenu ukwe o huru weput'o ihe Gi,
Kwee ukw'o huru kweerenu Dinwenu Chineke ukw'o huru,
Kwee gozienu Aha ya,
O luoma kwebukwanuri
O luoma kwebukwe ngozi
O luoma nwe banuri
O luoma ee n'ego ti gonuri banu na Chine k'anyi bu Odogwu,
Odogwu ntagha
Kowaputa ebube ya na mba nile
kwuputa olue bube ya n'obodo nile.
Ozioma nkenzoputa ya nzopu ta mba nile obodo nile
Ozioma nke Gwanu mba nile
saanu ebube Chineke O ge nile ubochi nile
saanu ebube Chineke O ge nile ubochi nile
Anyi g'atu G'egwu, Karicha Chi nile
Chineke nke igwe n'ala So Gi bu Chineke Chi ka Chi nile.
ha bugrua ka Gi.
Onwa na kpakpando Ihe nile di n'uwa
Anyanwu na ikuku O bugnye kare ha?
Sokwa n'orugka Gi Orugka Gi
Azu bi na mmiri ha bu nke Gi.
Anumanu bi n'ohia nke Gi ka ha bu.
Chineke nke'igwe n'ala, Chineke mo
Chineke nk'igwe n'ala, Chineke mo Chukwuoma
Chineke Nna nke igwe n'ala Chineke mo
Chineke Nna nke igwe n'ala
Chineke Nna nke igwe n'ala
Chineke bu dike! K'anyi jaa ya nma. K'anyi jaa ya nma.
[VERSE 2 (OPTIONAL)]
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike!
Ngozi n'adiri Chineke Nna Okaka Jaa ya nma
Chineke bu Ekwueme ke Nna Okaka Jaa ya nma
ke Nna, K'anyi jaa ya nma
Anyi g'ajaa ya nma, Iheanyi Chukwu,
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike!
Ngozi n'adiri Chineke
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike!
Ngozi n'adiri Chineke Nna Chukwu
Nna, K'anyi jaa ya nma
Ngozi n'adiri Chineke Okaka
[SOPRANO SOLI]
Bianu K'anyi jaa ya nma
K'anyi bunye y'otito
K'anyi jaa ya nma
K'anyi nye Chineke ekele
Eze di nma K'anyi jaa ya nma
Bianu K'anyi jaa ya nma
K'anyi bunye y'otito
Bianu K'anyi jaa ya nma
K'anyi nye Chineke ekele
Eze di nma K'anyi jaa ya nma
K'anyi nye Chineke ekele
Eze di nma K'anyi jaa ya nma
[OSTINATO SECTION]
Chukwu bunye y'otito
Chineke Nna nk'eligwe
Omara nma K'anyi jaa ya nma
O bu ya kere Gi jaa ya nma.
O n'echekwaba Gi bunye y'otito
maka n'odi nma, ngwanu K'anyinye Chineke Nna ekele nke Kwesiri ya, jaa ya nma.
Abu, ukwe K'anyi jiri bia K'anyi jaa ya nma, a bu di uto n'adi Gi nma, Onye Nso.
O! Chineke O! Chineke di nma
A gam'ekwu kw'otito Gi n'idi nma, Chineke ker'uwa, were bunye Gi otito
Chineke ekele Eze di nma K'anyi jaa ya nma
Nna ya na Nwa
Nna ya na Nwa ta
Otito diri Muo Nso
Otito diri Muo Nso
Ato n'otu
[LENTO ED VIVACE]
Etu o di n'igigi O g'adi gide
Etu o di na mbu, O g'adi gide
ruo mgbe ebighi ebi
etu o di n'igigi
ruo mgbe ebighi ebi
etu o di n'igigi
mgbe nile ebighi ebi
etu o di n'igigi
ebighi ebi
etu o di n'igigi
O g'adi gide ruo mgbe ebighi ebi makana
O g'adi gide ruo mgbe nile mgbe ebighi ebi, makana
O g'adi gide ebighi ebi, ebighi ebi, ebighi ebi makana
[PIU MOSSO]
Chineke bu Dike! K'anyi jaa ya nma! O bu Odogwu!
El'uwa g'asopur'Aha ya Ngozi n'adiri Chineke
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
ke Okaka K'anyi jaa ya nma Chineke bu Ekwueme
ke Okaka K'anyi jaa ya nma
ke Nna Chukwu K'anyi jaa yanma
ke Okaka Nna, K'anyi jaa ya nma
Anyi g'ajaa ya nma. Iheanyi Chukwu,
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke
El'uwa g'asopur'Aha ya Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke Nna Chukwu
Nna, K'anyi jaa ya nma Ngozi n'adiri Chineke Okaka