CHINEKE ODOGWU by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Anthems Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Chineke onye nwe anyi, Ocheze Gi di n'igwe, Chukwu ma nma, Onye kere ihe nile di n'uwa, Choo ya nma, Chineke bi n'anu otito, Kwesiri Gi, Onye di ka Gi, Nna gozie Okike, Onye dika Gi. REFRAINTUTTI Kwerenu Dinwenu ukwe ohuru, Kwerenu Dinwenu ukwe ohuru wepu t'olu Gi, Kwerenu Dinwenu ukwe ohuru, Kwerenu Dinwenu ukwe ohuru wepu t'olu Gi, Oluoma, Oluoma, Oluoma ea n'egoligo, Nuriba n'obu, Odogwu n'agha. Kowaputa ebube Ya na mba nile, Kwupu ta olu ebube Ya n'obodo nile, Ogioma nke nzoputa mba nile, Gwanu mba nile, na Chukwu ebuka, O ye nile ubochi nile, Ebube Chineke o ga nile ubochi nile, Ebube Chineke, ubochi nile. Anyi g'atu G'egwu, karicha Chi nile. We n'ala, so Gi bu Chi naka, Chi ka Chi nile, Ihe nile di n'uwa, i kwurika, Okike Gi y'erubere Gi isi, I kwurika Gi, O byonye kare ha? Egbe eligwe gbawaranu, i rugka Gi, Azu bi na mmiri ha bu nke Gi. Anyi manu k'i n'ohun. Chineke nna nwe igwe n'ala, Chineke nna nwe igwe n'ala. Chineke bu dike! Jaa ya nma, K'anyi jaa ya nma. VERSE 2 (SOPRANO SOLO) Eluwa g'asopur'Aha Ya, Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke, Okaka, Chineke nna, Okaka. Anyi g'ajaa ya nma, Ihe anyi Chukwu, Eluwa g'asopur'Aha Ya. Jaa ya nma, Ngozi n'adiri Chineke, Nna Chukwu, Okaka. Ngozi n'adiri Chineke, Nna Chukwu, Okaka. Nna, k'anyi jaa ya nma. SOPRANO SOLO Bianu k'anyi jaa ya nma, Bianu k'anyi jaa ya nma. K'anyi bunye y'otito, K'anyi bunye y'otito. K'anyinye Chineke ekele, K'anyinye Chineke ekele. Imu nma di ndi bi n'uwa, Jaa ya nma biko jaa ya nma. Chukwu bunye y'otito, Chineke Nna nweli Gi, jaa ya nma, O n'ara nma k'anyi jaa ya nma, Bunye y'otito maka n'odi nma, Ngwanu k'anyinye Chineke Nna ekele, Kwesiri ya, jaa ya nma, Abu ukwe k'anyi jiri jaa k'anyi jaa ya nma, Abu di uto n'adi Gi nma, Onye Nso, O! Chineke, O! Chineke di nma, A g'am ekwu kw'otito Gi n'ogbako ndi nso, Wa, iyeye bunye G'otito, Chineke, Chineke jaa Gi, Ekele, eke di nma k'anyi jaa ya nma. TUTTI Otito diri Nna, Otito diri Nwa, Otito diri Muo Nso. Otito diri Nna, Otito diri Nwa, Otito diri Muo Nso. Otito, otito, otito, otito diri. Ato n'otu, Etuo di n'izigi, Etuo di n'og'adigide, Etuo di na mgbe ebigh'ebi, Etuo di n'izigi, Etuo di n'og'adigide, Etuo di n'izigi, O g'adigideruo mgbe ebigh'ebi, Makana O g'adigideruo mgbe nile mgbe ebigh'ebi, Maka na O g'adigide ebigh'ebi, ebigh'ebi, ebigh'ebi maka na. PIU MOSSO Chineke bu Dike! K'anyi jaa ya nma! K'anyi jaa ya nma! O bu Odogwu! Eluwa g'asopur'Aha ya, Ngozi n'adiri Chineke, Eluwa g'asopur'Aha ya, Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke. Okaka, k'anyi jaa ya nma, Chineke bu Ekwueme. Okaka, k'anyi jaa ya nma. Nna Chukwu, k'anyi jaa ya nma. Okaka Nna, k'anyi jaa ya nma. Anyi g'ajaa ya nma, Ihe anyi Chukwu, Eluwa g'asopur'Aha ya. Jaa ya nma, Ngozi n'adiri Chineke, Okaka. Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke, Nna, Chukwu, Okaka. Ebube Dike! Ngozi n'adiri Chineke, Nna, Chukwu, Okaka. K'anyi jaa ya nma, Ngozi n'adiri Chineke, Ebube dike. Nna, k'anyi jaa ya nma, Ngozi n'adiri Chineke, Nna, Chukwu, k'anyi jaa ya nma. Ngozi n'adiri Chineke, Nna, Chukwu, k'anyi jaa ya nma. Ngozi n'adiri Chineke, Okaka Nna, k'anyi jaa ya nma.

Download the sheet music

CHINEKE ODOGWU

CHINEKE ODOGWU

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
6 pages
11 Downloads
Anthems Celebrations Hymns
0 0

More lyrics you may want