CHINEKE NNA by Fr. Azuka — Lyrics

Fr. Azuka Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chineke Nna anyị abịa tata Ịkpọ isiala naekele naekele Wetara anyị ndụ nke si n'igwe. VERSE 2 Bịanụ n'ihu Ya ụnụ ndị nke Ya, ka ọgbaghara ụnụ, ka O wee nara ụnụ. VERSE 3 Toonu ọlụ Ya, Toonu ebube Ya, ka O nye ụnụ ahụ ike, ka O nye ụnụ udo. VERSE 4 Ịbụ eziokwu, Ịbụ sọ otito, Onye dị nwayọọ, Onye dị ebere. VERSE 5 Toonu Chukwu Nna, Toonu Chukwu Nwa, ka Mụọ Nsọ wee bịa biri n'obi ụnụ.

Download the sheet music

CHINEKE NNA

CHINEKE NNA

By Fr. Azuka
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want