Chineke Nna Anyi abia tata — Lyrics

Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chineke Nna anyi abia tata ikpo isiala n'ekele nekele wetara anyi ndu nke si n'igwe VERSE 1 Bianu n'ihu ya unu nke ya, ka ogbaghara unu, ka o wee nara unu VERSE 2 Too nu olu yaToo nu ebube ya, Kanye unu ahu ike, ka onye unu udo. VERSE 3 I bu eziokwu, I bu so otito, onye di nwayo, onye di ebere. VERSE 4 Too nu Chukwu Nna, Too nu Chukwu nwa, Ka muo nso wee bia biri n'obi unu.

Download the sheet music

Chineke Nna Anyi abia tata

Chineke Nna Anyi abia tata

Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want