Full Lyrics
CHORUS
Chineke ịhụnanya, Chineke Chukwu dị nsọ,
Anyị ejikọla olu anyị, anyị ejikọla obi anyị na mmụọ anyị,
Bịa inye gị ekele na otito.
VERSE 1
Nara ya Nna nara,
O Chineke onyinye ụmụ gị do,
Nara chaa gozie.
Ọ bụ n'uju afọma gị k'anyị si nata kwa ya,
Nara ya, nara ya ma gozie.
VERSE 2
Ma ejena nyocha ba mmehie anyị mehiere gị biko,
Onye gaakwụli?
Ma meere anyị ebere, nụrụ arịrịọ anyị,
Ọ bụ onyinye si na ezi obi pụta.
CODA
Anyị arịọ gị nara, nara gozie, nara.