Full Lyrics
REFRAIN
Oh! Chineke gbaghara
me'ebere Nna Onyenweanyi! doo
njo nilem mere Chineke mo gbaghara.
VERSE 1
Ike agwugo mo n'aj'omume
m were yoba Chineke Nna, Onye oma
VERSE 2
Njo agbugo mo Nna, n'ezie
Ana m'ayozi Chineke Nna, Onye oma
VERSE 3
Mkpur'obi mo n'achosị Gịke,
Ewo Chineke Nna, Onye oma
VERSE 4
Chukwu Nna, Onye obi oma,
Cheta nkwa Gị Onye ker'uwa, ma gbaghara.
VERSE 5
Afoma Gị, Chineke bar'uba;
Ana m'atukwasi obi na ebere Onye oma