Full Lyrics
[REFRAIN]
Ome mma Chineke e kele o!
E kele o! Nna
N'ihe ọma i mere mo!
N'ihe ọma i mere mo nara nyekele mo!
[VERSE 1]
Ndụ na ahụ ike n'i nyere mo Chineke mo!
Daalụ Nna i meka na' nọghị azụ ya n'ọhịa.
[VERSE 2]
N'ime njem niile n'okporo ụzọ ọbụ gị n'edu mo,
Mgbe niile n'eje ma mgbe m na'la gị nwa n'echebe mo.
[VERSE 3]
Onyinye obi ọcha ngwụmeala ka ị na anara Chukwu,
Nya kam buru gbara egwu ọṅụ sị kam kele gị.
[VERSE 4]
Ọ bụ Onye gaakwụcha nwa gị ụgwọ ihe ọma i mere ya,
Onwe m kam gaenye gị Nna nara nụ m n'udo.