Full Lyrics
REFRAIN
Chineke bụ Ony'ọchiagha
Chineke bụ Ony'ọchiagha
Ony'ọchiagha
Ọ bụ dike na dimkpa
Aha ya bụ Ony'ọchiagha
Onye mmeri eh
Dimpe
VERSE 1
Agam'ekusere Demsemu ukw'olil'o nke mme
Anyị nya na ndị n'anya ha ka ha tunya
Se n'ime osimiri Demenu bụ ike m
Demenu bụ onye m bụ n'ụwa onye nzọpụta m
Nke a bụ Chukwu m nkem n'aefe Chukwu nna m
E n'ye m gi otito
Ọ bụ onye ọchiagha a ha ya bụ
Ha tụnyere ndị agha Fero na mmiri
Ezigbo ndị agha ya ka mmiri gbagburu
Ha nwụrị n'okpuru ala n'ọdụdọ
VERSE 2
Ọ bụ onye ọchiagha n'ime mmiri
Ọ bụ sọ n'ihe Demenu
Chusasịrị ndị iro anyị
Ọ bụ sị sie ndị iro anyị
Chekọba ha n'elu igwe Demenu
Ka ha dị n'ime ụlọ bi be nke jiri
Demenu ga ebi ebe ebe ebe
VERSE 3
Sị m'emenu aka m i gị
Ọ bụ aka nri gị
I jiri tụlọ sị dọbụ
VERSE 4
Sị m'lesị ga edụ ha
Ọ bụ ebe ahụ
Ọ bụ ebe ọ bi ebi
Aka gị meche