CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI by Ihebinike George — Lyrics

Ihebinike George Igbo Entrance songs Hymns Concert Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Chineke Nna anyi abiala n'obi Gi i kporo Gi isiala n'ezie anyi nario ka I gozie anyi nihi na Gi bu Chukwu anyi na Eze anyi diria anyi mma eyeh Chukwu anyi di mma oh Chukwu diria anyi mma eh Eze ze kwesiri otito Chukwu anyi di mma. VERSE 1 Ihe nile ekere eke n'akpo isiala nye Gi Nnunu nke igwe, azu bi n'imimi miri oke amuma nk'eligwe n'ebunye Gi otito anu bin'ohia na anu ulo n'eti Chineke anyi di mma. VERSE 2 Anyi gaetiri Gi egwu oma egwu anyi gaekwere Gi ukwe ndi muo oma tobe Chineke ndi mmadu tobe Chineke weta n'ubo bute nu ekwe mkpotomkpo butere Ya egwu tobe Chineke naichaka dimma k'anyi tobe Chineke bu ndu anyi Eze anyi amaka. VERSE 3 Anyi abiala, lekwandi Gi chebe anyi o, gozie anyi o Anyi abiala, Nna gozie ndi Gi Chineke Nna, Onyeoma oh Oh, oh, Oh Nna Onyeoma.

Download the sheet music

CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI

CHINEKE ANYI ABIALA ISEKPURU GI

By Ihebinike George
Solfa
Igbo
3 pages
2 Downloads
Entrance songs Hymns Concert
0 0

More lyrics you may want