Full Lyrics
CHORUS
Chineke amaka mma
Amara ya ebu ka
Lee anya n'elu
Lee anya n'ala
Ị gaahụ ngọzi ya
Ọ naerugharị
Ka mmiri
Amara Chineke n'ebe anyị nọ
Ọ nweghị ngwụcha nụ
VERSE 1
Anyị naachụ aja ekele nye Chineke
Iji kele ya n'ọma ka ịhụnanya ya
VERSE 2
Ndị mmụọ ozi nọ n'eluigwe
Anyị niile ndị nọ n'ụwa gaeto ya
VERSE 3
Wero obi ọma bịa nara aja nke a
Aja ahụ n'obi arịrịọ ka Onye nzọpụta anyị
VERSE 4
Anyị naarịọ ebere gị maka njọ nke anyị
Meere anyị ebere biko Dinwenụ