Full Lyrics
INTRO
Na mgbe na mgbe ka m n'akwado
Mgbe niile n'akwado bia tuoro Gi nma nma.
Oh! Kam n'akwado
Otuiheg dachiere mo
Nsogbu uwa n'oda chi karia,
O dibakwazia
O diba le bia tuoro Gi nma nma.
Mana Chukwu eh! Abiago mo
Chinecherem eh! Omezugo tata,
Bu Abiaram Chukwu, bia kwe ka m ji bia n'iru Gi
Egwu ọma ka m ji, egwu ọma n'eriobi, ya ka m ji bia n'iru Gi
Chinecherem mo bia tuoro Gi nma nma.
CHORUS
Bianu nara ekele
Bianu nara otito
Bia kene, bia kene, bia kene Chineke
Nara ekelem ji
Chukwu mo e
Chukwu mo e
Di di si mi di na r'otitom ji bia,
Egwu na nkwa mo a gam aturu Gi
Ihonyinye mara nma,
Ihonyinye bu so nma ka m ji bia n'iru Gi
Onyonyinye Chukwu ọma,
Aturu Chineke, Chukwu ọma,
Chukwu goziri mo
O n'elekota mo
Jaa, jaa ya nma, n'o meerem ihọma.
REFRAIN
Ọ gịnị ka m jiga songongo?
Ọ gịnị ka m jiga songongo?
Nma nma. Nma nma.
Onye nwem, Chineke mo doo.
Chinecherem mo ghara anwụla mo!
Chukwu mo, di si mi di di,
Achịcheinyere mo, rikpom, rikpom,
Onye nwem, anyị Onye nwem, biko nara.
VERSE 1
Ụfọdụ mmadụ,
Jaa, jaa ya nma, n'o meerem ihọma.
VERSE 2
Ụfọdụ ndị purije,
Jaa, jaa ya nma, n'o meerem ihọma.
VERSE 3
Ụfọdụ ndị gara njem, nwanne,
Ụfọdụ ndị gara njem lee,
Jaa, jaa ya nma, n'o meerem ihọma.
VERSE 4
Nsogbu m bụ na m'enwegh'ego, egwu wa n'etuatu,
Sogbu m bụ na m'enwegh'akwa, nwa mem, a gba dim ọtọ,
Jaa, jaa ya nma, n'o meerem ihọma.