CHINECHEREM by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Nnamgbe namgbe kam n'akwado Mgbe nile kam n'akwadobe Nnamgbe namgbe kam n'akwado Bia tuoro Gi nma nma. Ma mgbe nile otu ihe gbachiere mo Odibakwa Nsogbu uwa n'odachi karia, Odibakwa Zia odiba bia tuoro Gi nma nma. Chukwu eh! Abiago mo Mana Chukwu eh! Omezugo tata, Odogwu k'ibui, abiaram Chukwu, Bia tuoro Gi nma nma. Egwu oma kam ji bia Ukwe kam ji bia n'iru Gi Egwu oma n'eriobi, ya kam ji bia n'iru Gi Chinecherem mo bia tuoro Gi nma nma. Chinecherem mo bia tuoro Gi nma nma. CHORUS Bianu nare kele Bianu naro tito Chineke Chukwu mo Egwu n'akwam ji bia Chi di nma, n'idi nma, a gam aturu Gi N'aro tito m ji bia, egwu n'akwa mo a gam aturu Gi Iho nyinye mara nma, iho nyinye bu so nma kam ji K'anyi jee n'iru Nna nye yihe bu so nma. Bukotabanu, onyinye mara mma k'anyi jeenu, Bia n'iru Gi Chinecherem mo Onyonyinye Chukwu oma; Chinecherem mo N'oru Chineke, Chukwu oma; Chinecherem mo Chukwu goziri mo Chukwu huru m n'anya; Ngwa ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa biko Kunite, kunitenuo, k'anyi kele ya, O n'elekota mo O n'echekwaba mo Jaa, jaa ya nma k'anyi tuoro ya N'o meerem ihoma, ih'ukwu k'anyi tuoro ya REFRAIN Ogini kam jia songongo? Ikele ya; bia jaa ya A gam a bia jaa ya Nma nma. K'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jeenu jaa ya Onyinye buribu, onyinye marabuba k'anyi jeenu jaa ya Nma. Onye nwem, Chineke mo doo. Nma were si ya Chineke doo Chinecherem mo eweniwe Mo ghara anwugla mo! Efuelanu M chet' ihe nile O n'emere mo, na ngozi Gi Chukwu mo doo, O bughi nchezoo D'ichi cheinyere mo Chineke mo O bi eme be mu I hinemere mo anam echeta ha Ri kpom, ri kpom. Nabala nyinye Nara Chukwu di nma O nyinye nke si n'o Onye nwem doo O bughi nchezoo Anyi Onye nwem biko, O bughi nchezoo Bi biko nara doo, O bughi nchezoo VERSE 1 Ufodu mmadu no n'asude n'ime ulo Ngwa ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa biko Kunite, kunitenuo, k'anyi kele ya, Gwu n'im'anya mmiri ma Chineke wepuuru m ha Jaa, jaa ya nma k'anyi tuoro ya N'o meerem ihoma, ih'ukwu k'anyi tuoro ya VERSE 2 Ufodu ndi purije, udele rie l'anu ha. Oh! Ngwa ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa biko Kunite, kunitenuo, k'anyi kele ya, Ufodu ndi gara njem, nwanne odighi nke lotara. Jaa, jaa ya nma k'anyi tuoro ya N'o meerem ihoma, ih'ukwu k'anyi tuoro ya VERSE 3 Nsogbu m bu na m enwegh' ego, egi' uwa O n'ejugfo? Ngwa ngwa, ngwa, ngwa, ngwa, ngwa biko Kunite, kunitenuo, k'anyi kele ya, Sogbu m bu na m'e nwegh' akwa, nwanne m, agbadi m oto? Jaa, jaa ya nma k'anyi tuoro ya N'o meerem ihoma, ih'ukwu k'anyi tuoro ya

Download the sheet music

CHINECHEREM

CHINECHEREM

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
4 pages
11 Downloads
Offertory Hymns Hymns Celebrations
0 0

More lyrics you may want