Full Lyrics
INTRO
Mgbe n'amgbe kam n'akwado
Mgbe nile nsogbu uwa n'odachi karia, odiba odiba
Chukwu ehi omezugo tata, bia tuoro Gi nma nma.
Abiaram Chukwu, bia ukwe kam ji bia tuoro Gi nma nma.
Chinechere mo bia tuoro Gi nma nma.
CHORUS
Bianu narekele bianu narotito
Eh! bia, Eh! Ololololo
Bia bia, bia kene, biakene, bia kene Chineke narekelem ji,
VERSE 1
Chukwu mo gasu na nkwa kam ji bia
Chu di nma, n'idi nma, agam aturu Gi
Ihonyinye mara nma, ihonyinye bu so nma kam ji
Nma nma. K'anyi jee n'iru ana nye y'ihe bu so nma.
Bia n'iru Gi Chinechere mo
Oryonyinye Chukwu oma, Chinechere mo
VERSE 2
Chukwu goziri mo Chukwu huru m n'anya;
Ngwa ngwa, ngwa ngwa ngwa ngwa biko
Kunite, kunitenu o, k'anyi kele ya,
O n'elekota mo O n'echekwaba mo
Jaa jaa ya nma k'anyi tuoro ya
N'omeere m ihoma, ihunanya k'anyi tuoro ya
VERSE 3
Ogini kam j'asongongo? Ikele ya; bia jaa ya
Nma nma. K'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jee, k'anyi jeenu jaa ya
Onye nwem, Chineke mo
Onye nwem, Chineke mo doo, Chinechere
Chinechere mo oweniwe
Cheta n'ihe n'ihe n'emere mo, na nguzi Gi
Chukwu mo doo, obughi nchezo
Ih'in'emere mo obi eme be m'o
Rikpom, rikpom, odighi nchezo nabata nyinye
Onye nwem doo, obughi nchezo
Anyi Onye nwem biko, obughi nchezo
VERSE 4
Ufodu mmadu n'aside n'ime ulo
Ngwa ngwa, ngwa ngwa ngwa ngwa biko
Kunite, kunitenu o, k'anyi kele ya,
Sibi: itintalilililili; Chinake wepuru n'ha
Jaa jaa ya nma k'anyi tuoro ya
N'omeere m ihoma, ihunanya k'anyi tuoro ya
Ufodu n'oli anuri ude n'eri elanu ha. Oh!
Ngwa ngwa, ngwa ngwa ngwa ngwa biko
Kunite, kunitenu o, k'anyi kele ya,
Ufodu n'eli anuri njem, nwanne odighi nke lotara.
Jaa jaa ya nma k'anyi tuoro ya
N'omeere m ihoma, ihunanya k'anyi tuoro ya
Nsogbu m bu na m'enwegh'ego, engwa ngwa, ngwa ngwa ngwa ngwa biko
Kunite, kunitenu o, k'anyi kele ya,
Sogbu m bu na m'enwegh'akwa, nwanne m, agbadim oto
Jaa jaa ya nma k'anyi tuoro ya
N'omeere m ihoma, ihunanya k'anyi tuoro ya