Chim Nonso by Nwankwo Cosmas G — Lyrics

Nwankwo Cosmas G Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chi m nọ nso, Chi m nọ nso oge nile, Ihe m yọrọ ya k'ọ mere m o, Anyammiri abalị m o, Chineke hichago m ya, K'anyi jee kele, jee nye y'ekele ụmụibe, Oh ṅụrịbanụ, soro m kele Chukwu, Kelenu ya, Ya ezi Chineke, Chi m nọ n'ụnsọ, ngwanụ k'anyi jaa ya mma, Abụ otito ke chiji ndụ m o, Onye ker'uwa dalụ, Chukwu n'edu m o n'ezie, K'anyi bia n'agbar'ụba, Chi m nọ n'ụnsọ, Odogwu. VERSE 1 Chukw'okike abiago m ị kele gị, mak'ọgọ n'afọma gị biko, nar'onyinye m ji bịa. Onye Chineke, ezi Chineke, nar'onyinye m ji bịa. VERSE 2 Kele dike na k'ọ mer'omekọ, but'onyinye gị ụmụnne m, K'anyi jee k'anyi jaa ya mma, K'anyi jeenụ kele Chukwu. K'anyi jeenụ kele Chukwu, nye Chineke onyinye. Kele Ya, kele Chineke n'ọ bụ Odogwu. Kele Chukwu f'wo, kele Chukwu n'ọ bụ ọwamaka, kele Chukwu n'ezie ọbụ odo. Odogwu bia kele ya. VERSE 3 Ekel'ọma kam ji bịa Chineke m o, nare kele m o, Abụ otito kam ji bịa, Chukwu na m o ri b'otito m o. Ọ bụ Onye k'm ga kọrọ ihe Chukwu n'e mere m o? Ih'ọ mere n'imendụ mu n'eme m obi ọma, Obi Sali Sali, Mgb'ogbujuru l'igwe m o. Chineke hicharam anyammiri, Ezibube me kọnla ko si e me, Chineke m o ri b'otito m o dalụ. Onyinye ffele na abụ otito kam ji bịa n'iru gị i kele gị, ri b'otito m o.

Download the sheet music

Chim Nonso

Chim Nonso

By Nwankwo Cosmas G
Solfa
Igbo
3 pages
7 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Celebrations Hymns
1 0

More lyrics you may want