Full Lyrics
VERSE 1
Chim merem obi ọma eh!
Mgbe m nenweghị onye l'anya faha!
Chim merem obi ọma eh!
VERSE 2
Ekene dịkwara gị,
Dịkwara gị n'ịbụ Odogwu,
Chim merem obi ọma eh!
VERSE 3
Otito dịkwara gị,
Dịkwara gị n'ịbụ Chukwu,
Chim merem obi ọma eh!
VERSE 4
Chukwu ị dị mma eh!
O lila anyị n'ụwa nọ mberede,
Chim merem obi ọma eh!
CHORUS
Chukwu!
Chim merem obi ọma eh!
Chim merem obi ọma eh!
Aga m agba egwu r'ụzọ!
Okike!
Okike ker'ụwa!
Eze!
O merem ihe ọma eh!