Chikwado by Jude Nnam — Lyrics

Jude Nnam Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chikwado! Ọ bụ ya kam n'etu gị o Gam n'yanga danga I h'ọma! n'emere m ba r'ụba Ngozi gị n'echu m ụra Agam eburu iho nyinye kpọrọ O n'echu m ụra Ọ ga niru m nwere n'ụwa Nwe nna I bụ chukwu di ọbịa! Ezi chukwu Ọ ga n niru m nwere n'ụwa Ndi enyi m nye gie kele n'i di mma Ọ bụ onye a huikem nwere n'ụwa bụ nan kwado Chukwu Ọ digh nye di ka gị Ọ digh onye di ka gị Ọ digh onye di ka gị VERSE ONE Chineke na gị kam dabeere onye sọ gị di ike Nwer' iho nile Izoputaram n'ọnwụ ọnwụ N'ọnwụ ajapiti Ikwubaram n'elu okwute mee ukwu m ka okwuru chim chim Chim chim VERSE TWO Chineke Ezi onye nch'afu ni na azụ M ka atụrụ m imiri d'is'im Ọ digh ihem pụri me Odogwu n'eche mba nile! Iti mkpụra gị na ngụ gị were nodebe m Ọ bụ ha n'enye m n̄ụrị Ọ bụ ha VERSE THREE Anyi biaro k'anyi bunye gị onyinye Anyi Onyiny'obi ocha onyinye si n'ezi ala obi Pụta Onyinye mara mma onyinye di nsọ Nara Nara ha ezi Chineke Nara nara ha k'Onyinye Abel Nam gozie chukwu di ndụ nani gị bu Chi n'akwado mu

Download the sheet music

Chikwado

Chikwado

By Jude Nnam
Solfa
Igbo
2 pages
15 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want