Chekwube by Ezomo John O. & Onwubuya Charles — Lyrics

Ezomo John O. & Onwubuya Charles Igbo Hymns Celebrations Prayer Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Umunnem chekwube, chekwube, chekwube. Chekwube, chekwube, chekwube. Nwannem chekwube na Chineke, ewo! Chekwube, chekwube, chekwube. Kwere na ya, O g'enye gi nka si'obi. Namberede o, kwere, kwere, kwere na Chukwu. N'oge ya o g'eme mmiri gi k'o bulu mmanya. N'oge ya, O ga gbanwe onodu gi n'oge ya, O g'enye g'anuli na obi uto n'agu gha gu. Oge a eterozia ka, oge a eterozia ka, mancha. Oge a eterozia ka mancha, mancha o. Maka o bulirim, bulirim, Chukwu agozigom gozigo i gozi kwanyi nuju. O bulirim enu. O bulirim, bulirim, Chukwu agozi gom gozigo i gozi kwayi nuju; nuju. O bulirim enu, O bulirim enu, O gozirim nuju. [Tenor & Baritone Duet] Dike, mgba dike. Chukwu Nna m okaka, daalu n'ife o m'in'eme na ndu m Chi mo daalu. I bu okaka, O Dike! Dike! Odum egbo Judah! Okwar'uzo n'ikpa, A ga b'iduu, Okwar'uzo n'egbili mmili o. A ga ma ja ya mma, Kene ya n'omaramma ga m'e ji ubo n'une ja ya mma. Kene ya n'obu dike n'agha! Daalu Chukwu mo. Atu l'egwu chacha mak'amara Chukwu adigh'agbanwe. Chukwu dike, dike, dike, dike, dike! O bu dike, dike, dike, dike! [Choir] O gozirim nuju. O gozirim n'uju. O chekwube nwannem, do chekwube nwannem, do chekwube, chekwube.

Download the sheet music

Chekwube

Chekwube

By Ezomo John O. & Onwubu...
Staff & Solfa
Igbo
40 pages
3 Downloads
Hymns Celebrations Prayer
0 0

More lyrics you may want