CHEKWABA MKPULUOBIM — Lyrics

Igbo Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Jesu chekwaba mkpụrụ obim o Jesu chekwaba mkpụrụ obim n'ụlọ gị doo Jesu kpee ka mkpụrụ obim hụ ala ndụ n'ime gị VERSE 1 Kere n'ụdị anwụghị anwụ Lee nụ k'o togboro Lee nụ k'o guzoro Jesu Onye nkem taa ure N'ihi ọrịa n'ihi ọnwụ VERSE 2 Chekwaba mkpụrụ obim o K'o bie ure n'ilo Chukwu Nna a mere m mmehie Chekwaba mkpụrụ obim o N'ebenso gị VERSE 3 Mgbe ezi ndị kwere ekwe N'ụda opi ikpe azụ Chọta m O Jesu Bụ m onye kwere VERSE 4 Onye iro bịa nụrụ Onye iro bịa ka ọ nụrụ Ka o bibisia ụmụ nke Chukwu Chineke ekwela Chukwu ekwela ka onye iro mkpụrụ obim merie m aka

Download the sheet music

CHEKWABA MKPULUOBIM

CHEKWABA MKPULUOBIM

Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Burial / Funeral Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want