Full Lyrics
REFRAIN
Jesu chekwaba mkpuluobi mo
Jesu chekwaba mkpuluobi mo
I gaghikwe ka mkpuluobi mo
ree unulo Gi doo
I gaghikwe k'obi mo
ree n'ala ndi mmuo
VERSE 1
Mkpuluobi kere n'oyiyi Gi Jesu
Mkpuluobi kere n'oyiyi Gi nwughi anwu
leenu k'otogboro leenu k'oguzoro
Jesu o gaghikwe re n'ature n'ilo nwu
VERSE 2
Chukwu ahapughi Nwa Ya ka O ree ure n'ili
Chukwu ahapughi Nwa Ya ka O baa n'iyi
Chukwu gaemeri onwu mechie
chekwaba obi mo n'ebe nso Gi
VERSE 3
Mgbe I gaakpota ndi nwe ekwe
n'ubochi ikpe ikpeazu
cheta mu o Jesu cheta mu o
abum onye kwere ekwe
VERSE 4
Onye iro tura izuru
Onye iro tura ka o gbue
ka o bibisia umu nke Chukwu
Chi mo ekwela Chukwu ekwela
ka onye iro mkpuruobi metu m aka