Full Lyrics
VERSE 1
Miri nke naezo sike,
'Fufe nke ndụ naefe sike;
'Bili miri na aghara,
Juputara ebe nile n'ụwa.
VERSE 2
Ekwensu dị ka oke ọdụm,
Nke n'agbọ ụja nke iwe dị;
Naejegharị n'ebe dum,
Naachọ sike onye ọ g'elo mi.
VERSE 3
Ndị si n'ụwa na ndị dike,
Ndị ji akụ na ndị Maazị ha;
Ndị a n'ezipụta onwe ha,
N'arụ ndị ọ nọdụ ha n'ala.
VERSE 4
Biko k'obi m dị n'aka Gị;
Kụziem bụrụ nke i ziri,
Ka m wee zoro n'ndò nku Gị;
Ebe udo n'ọṅụ zuru oke dị.
CHORUS
Chebemo, chebenwa Gị,
Chebemo, chebenwa Gị,
Chebemo, chebenwa Gị,
Chebemo Nna,
Nna m a ma na ngọ Nna,
Chebe nwa!