Full Lyrics
VERSE 1
But' onyinye gi bia bunye Chukwu Nna
Onye kere gi debe gi nye gi ha n'efu
VERSE 2
Bia bia bia kele Chukwu Nna
Onye nyere gi aku n'uba nyekwa gi obi uto
CHORUS
Bute ih' onyinye gi n'ihu
Chukwu k'o gozie ya n'ebe isiri weta
VERSE 3
Chukwu Nna biko, buru onyinye ndia
Gozie ha nile ma mekwa ha k'odi ocha
VERSE 4
Ezi enyi mu e, kedi ihe i ji ewe iwe
Mesaa ihu gi ka Chukwu nar' onyinye gi
VERSE 5
Anyi ge ji egwu n'ukwe kele Chukwu Nna
Kele ya n'ihi n'obu onye mmamma e
VERSE 6
Gozie, gozie anyi, gozie gozie anyi nile
Anyi ji obi ocha n'obi oma but' onyinye anyi