Bute Onyinye Di Mma by Chukwujekwu Okwoor — Lyrics

Chukwujekwu Okwoor Igbo Offertory Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Bute onyinye dị mma, butere Chineke ezi onyinye. Ọ bụ Chukwu onye nyere gị ndụ, nye gị ahụike. K'anyị jeenu sị ya Nna daalụ. VERSE 1 Onyinye dị mma ya ka Chineke naachọ. Onyinye, ezi onyinye si n'ezi obi ka Chukwu naachọ. Wete ih'onyinye dị mma bịa tuoro ya mmamma. VERSE 2 Onyinye dị mma naasọ Chukwu n'ezie, ya ka Chukwu naachọ. Ezi Nna m oo, nara onyinye. Ezi Chukwu m oo, nara onyinye. Onye ọma dị mma, nara onyinye. Chineke m oo, nara onyinye. VERSE 3 I lee anya n'aka nri, ị gaahụ ngozi Chukwu. Amara Chukwu n'ebe ị nọ ọ batuba. K'anyị jeenu sị ya Nna daalụ. Were ih'onyinye dị mma kelee ya.

Download the sheet music

Bute Onyinye Di Mma

Bute Onyinye Di Mma

By Chukwujekwu Okwoor
Solfa
Igbo
2 pages
16 Downloads
Offertory Hymns
0 0

More lyrics you may want