Full Lyrics
BASS INTRO
Ebube ka Chineke nna dị n'eziokwu nwanne m ị mara n'n k'ọb'ihe o mere m o n'ọ dighị nkocha
CHORUS
E! A ga m eje n'obi eze bute ihe onyinye bunye Chukwu nna
Chukwu m o nara onyinye u n'ebe anyi gi o biko nara ya nara ya gozie anyi o
VERSE 1
Akụ n'ụba m nwere si n'aka Chukwu were bịa
Ihe njilem nwere n'ụwa si n'aka ya were bịa
Ebe ọ masịrị gị nna ọ masịrị m o
A gam e bunye gị onyinye ị bụ ọkaka
VERSE 2
Ezi b'ọmụmụ ka Chukwu jiri chọọ m mma
E ụmụ a kam nwere n'ụwa si n'aka ya were bịa
Ebe ọ masịrị gị nna ọ masịrị m o
A gam e bunye gị onyinye ị bụ ọkaka
VERSE 3
Oge ọnwụn kena bịa Chukwu n'e chekwa m
E nchekwa niile m nwere si n'aka ya were bịa
Ebe ọ masịrị gị nna ọ masịrị m o
A gam e bunye gị onyinye ị bụ ọkaka