Bianu Onye Nzoputa Ana Atu Anya Ya — Lyrics

Igbo Advent Hymns Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Bịanụ Onye nzọpụta a naatụ anya ya, Onye nzọpụta ụwa ka I gbapụta, K'ị gbapụta ndị nke Gị. Onye nzọpụta Ị gbopụta anyị n'ịbụ ohu gbapụta, Izi na njọ anyị ka anyị ezi n'atụ ezi ndụ na Gị. VERSE 1 Ikọ na nkasi obi nke Israel, Gị bụ nchekwube ụwa ile, Ezigbo ih'ọma n'agụ ụwa nile, Nnuzi de. VERSE 2 Onye a mịrị ka Ị gbapụta ndị nke Gị e ji oji, Onye a mịrị ka I bi, Ugbu a weta. VERSE 3 Site na nnọ Gị dị ebighị ebi, Achịwa nsọsọ n'obi anyị, Site n'uju nke amara Gị, Kụlie anyị n'otuto, N'otuto ukwu ọzọ Gị.

Download the sheet music

Bianu Onye Nzoputa Ana Atu Anya Ya

Bianu Onye Nzoputa Ana Atu Anya Ya

Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Advent Hymns Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want