Full Lyrics
[REFRAIN]
Bịa Mmụọ Nsọ Onye ntasi obi bịa
Bịa Mmụọ Nsọ Onye nyendụ bịa
Si n'igwe zida taa unyi njọ a saa a
Chawazie O n'obi ndị kwere na Gị.
[VERSE 1]
Mmụọ Nsọ, ezigbo onyinye mmụọ
Kpalite obi dịdaramba
Obi ụmụ Gị.
[VERSE 2]
Nwadịogbenye bịa
Nye m amamihe
Nye m ihe n'obi
Nye m amara Gị.
[VERSE 3]
Hunye n'obi anyị
Ọmụma obi dị asọ
Na onyinye nke egwu nke Chukwu.