Full Lyrics
[SECTION 1]
Bia, Bia Muo Nso,
Osebruwa ndife,
Gwezidala ife Gi,
Ife Gi n'ime uche.
[SECTION 2SOPRANO]
Bia O Nna ndi ogbenye,
Ihe inye nha, nkasi obi.
[SECTION 3TENOR]
Ngi Onye nkasi obi kachamma,
Ngi bu onye obia n'obi na julu oyi.
[SECTION 4BASS]
Ngi bu ezumike n'akpomoku,
Ngi bu ndo n'oge nsogbu,
Ngi bu nkasi obi.
[SECTION 5SOPRANO & ALTO]
Ife di anwua nwu,
Jite nnu di ngozi,
Chalue n'ime obi ndi n'ije kwelu nu.
[SECTION 6]
Iwepu grasia Gi,
Onwero ife di n'ime madu di zi ocha,
Ife oma di n'ime ya apula,
O buhuzia.
[SECTION 7]
Biko sachapu ife ruru unyi,
Gbasu mmili n'obi kponku,
Gwoo oya anyi ga.
[SECTION 8TENOR]
Tinye ume n'obi si tiike,
Munye oku n'obi julu oyi,
Duzie ndi n'eme nje fie uzo.
[SECTION 9SOPRANO & ALTO]
Nye ndi kwelu na Gi,
Ndi chukwu n'obelu,
N'isinje debe,
Nye anyi n'aputa n'ugwo di ezi omume.
[SECTION 10]
N'isinje debe,
Nye anyi n'aputa n'ugwo di ezi omume,
Nye anyi anuli ebe, Amen.