BIA MUO NSO by Ngozi Louis Ekezie — Lyrics

Ngozi Louis Ekezie Igbo Pentecost Hymns Hymns Prayer Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Bịa Mụọ Nsọ bịa Bịa Chineke amamihe bịa Si n'eligwe zite ray amamihe gị n'ịhụnanya N'obi ndị kwere n'agị [VERSE 1] Ị bụ aṅụrị ndị nọ n'igwe Ntasiobi nke ndị nọ n'ụwa Ịhụnanya maka ndị nsọ Ebiebere maka ndị njọ [VERSE 2] Ihe nghọta, alo, ike, ihe ọmụma, amamihe Obi dị ọcha na egwu nke Chukwu [VERSE 3] Chukwu Mụọ Nsọ biko kuziere anyị K'anyị were nwayọ naananwa Kwere kwa n'ụwa ebeghị ebi Ka gị na Nna na Nwa siri dị

Download the sheet music

BIA MUO NSO

BIA MUO NSO

By Ngozi Louis Ekezie
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Pentecost Hymns Hymns Prayer
0 0

More lyrics you may want