Full Lyrics
[CHORUS]
Bịa mmụọ nsọ, Bịa mmụọ nsọ, Bịa mmụọ nsọ
Bịa mmụọ nsọ wo, Eh, Ah, Bịa mmụọ nsọ
Bịa mmụọ nsọ nọjuo n'obi anyị
[VERSE 1]
Munye n'ime anyị ọkụ nk'ịhụnanya
Ọkụ ọkụ ọkụ ọkụ zidata mmụọ
Ị gaekezi fa, ha ime nke uwa dị chukwu
Ndi nwenu emeche onyi anyị ka
Anyị gbasaba otito gị ọ bata sọ
Ọ bata ọsọ a mmụọ nsọ nke chukwu