BIA MMUNSO by Mabo P Peter — Lyrics

Mabo P Peter Igbo Pentecost Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO Bia Mmụnsọ Onye nkasi obi Si n'enuigwe zida ta ife gị I feci n'amuk'amu SOPRANO Bia o Nna ndị ogbenye Wel' onyinye nkasi obi bia Bia Onye bu ifo n'ime ndụ TENOR Ngi Onye nkasi obi kachasị mma Ngi b'onye ọbịa n'enye aṅụlị n'obi Bia Onye n'enye ndụ BASS Ngi bụ Nna bue zumike n'ekpomoku Ngi bụ ndo na nsogbu Ngi bụ nkasi obi ALTO Ife dị anwụa nwu Ife Mmụọ dị nsọ Zida cha jue n'ime obi ndị n'ekwe n'I SOP & ALTO I wepụ gị n'etinye gị onwe gị Ọ dị n'i me mmadụ dị njo Ife ọma dị n'ime ya a pụa Ọ bụtuzie ife rụl'arụ Ọ bụdụ zịa ife rụl'arụ BASS Biko sachapụa ife njo anyị Gbasa mmili n'obi kọlụ nkụ Kwoo ya anyịca TENOR Tinye ume anị n'obi nị lị ike Munye ọkụ n'obi jụlụ oyi Duzie ndị n'omenje fịcu zọ SOP & ALTO Nye ndị kwelụ nụ ndị chekwubelu na gị Nye ndị n'efe gị Onyinyi asaa gị dị a sọ TUTTI Nye anyị nzọpụta Nye anyị aṅụlị ebe a Nye anyị aṅụlị ebe a Mụ na aṅụlị a jụ ị a

Download the sheet music

BIA MMUNSO

BIA MMUNSO

By Mabo P Peter
Solfa
Igbo
2 pages
1 Downloads
Pentecost Hymns Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want