Full Lyrics
REFRAIN
Batabanụ n'ụlọ Chukwu,
Batabanụ n'ụlọ Chukwu,
Batabanụ n'ụlọ Osebulụwa,
Chukwu dị nsọ taa ọ g'agọzi gị.
VERSE 1
Batabanụ n'obi eze,
bata bata, baa n'ọ g'agọzi gị o,
g'agọzi gị o,
g'enye gị udo,
bata o, ọ bụlọ nna gị o.
VERSE 2
A gam eje n'ụlọ Chineke mu o,
tuoro ya mma mma,
tuoro ya mma mma,
ya n'ọbụ Chineke mu o.
VERSE 3
Bataba n'ụlọ nna gị o,
bataba n'ụlọ nna gị o,
bataba n'ụlọ nna gị o,
gbuoro ya ikpere,
kpọọ isiala nye ya.