Full Lyrics
[CHORUS]
Batabanu n'ulo Chukwunya.
Bata, k'anyi fee ya n'obi ya.
Batabanu n'ulo Chukwunna,
k'anyi gbudi kpere makpo isi ala n'ihi na o bu
Onyeoma, o bu onyeukwu,
o bu ezeywa na eze enigwe, o bu
Onyeoma, o bu onyeukwu,
o bu ezeywa na eze enigwe, o bu
Chukwu nke nwuru make anyi n'enu obebata!
k'anyi fee ya n'ulo ya.
[VERSE 1]
Sitekwa n'omume sinemurumo,
Ka Chukwu me n'enjem gedu kwa mbosi,
dika taata, ke[VERSE 2]
Taata bu ubochi chineke mebeere anyi,
o kwa ya k'anyi naanyoxi n'ime ya, i fugo. ke[VERSE 3]
Bianu k'anyi kpooro ya isiala n'aja missa,
Bianu k'anyi sekpuore ya n'obi ya
bianu k'anyi nye y'ekene bianu k'anyi nye y'otito
bianu k'anyi jaa ya mma bataba nu n'ulo ya,
Bianu k'anyi nu n'o ge erugo