Full Lyrics
CHORUS
Bata n'ụlọ nsọ ngị nwa Chineke,
Bata n'ụlọ nsọ k'anyị nye y'otito.
VERSE 1
Gị onye nyere ndụ bata,
Gị onye o nyere ahụ ike,
Bata n'ime ụlọ nsọ nye ya ekele.
VERSE 2
Gị onye nwere mkpa bata,
Kọsara ya mkpa gị nile.
VERSE 3
Gị onye kwere na Chukwu,
Gị onye chekwubere na ya.
VERSE 4
Gị onye a zọpụtara,
Gị onye ọ gbapụtara na njọ.
VERSE 5
Gị onye nwere obi ọma,
Gị onye ihe ya naasọ Chukwu.