Full Lyrics
[CHORUS]
Bata Dinwenu n'obi m
maka mkpuruobi m n'acho gi
bia bata Jesu mo achorom gi Dinwenu nyem ndu
kam kwisike n'imegi
[REFRAIN]
Bata n'imem
[VERSE 1]
Gi bu Onye nchedo nke ndi kwere nu Ekwerem Nna
[VERSE 2]
Gi bu Onye mgbazi nke ndi obi ha dara mba Achorom gi Nna
[VERSE 3]
Gi bu ihe ihe nke ndi no n'ochichiri Ka ihe gi Nna
[VERSE 4]
Mkpuruobim choro gi Nna
Ihe nile nwere bu nke gi Nna
Nke gi kam bu nke gi kam choro ibu oh
Were zianu mu mee ihe masiri gi eh
Ahurum gi n'anya Jesu bata bata biri n'imem Jesu bata bata biri n'imem