Full Lyrics REFRAIN Ọtịto dịrị Nna Ọtịto dịrị Nwa Ọtịto dịrị Mmụọ Nsọ Atọ n'ime otu dị ngozi VERSE 1 Anyị ekele gị Chukwu Nna Onye okike VERSE 2 Anyị asị gị mma Chukwu Nwa Onye nzọpụta VERSE 3 Anyị eto gị Chukwu Mmụọ Nsọ Onye nkasi obi