Atọ N'ime Otu Chineke by Obineche, Charles — Lyrics

Obineche, Charles Igbo Holy Trinity Hymns Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 Ọ bụ ihe omimi nke ka uche mmadụ Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi Anyị gekwere maka Chukwu kuzir'anyị Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi, Kelee REFRAIN Ya, ngọzi dịrị, kelee, ngọzi dịrị, Kelee, ngọzi dịr'Atọ n'otu di ngọzi. VERSE 2 Nna na Nwa, ya na Mmụọ Nsọ Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi Ha atọ bụ sọọsọ otu Chukwu, Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi, Kelee VERSE 3 Otito dịrị Chukwu, onye bu otu n'onwe Ya, Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi K'anyị tobe Ya maka Ya kere anyị, Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi, Kelee VERSE 4 Ha jikọrọ atọ n'ime otu Chukwu, Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi Anyị n'arịọ Gị ka I chekwab'anyị. Atọ n'ime otu Chineke di ngọzi, Kelee

Download the sheet music

Atọ N'ime Otu Chineke

Atọ N'ime Otu Chineke

By Obineche, Charles
Solfa
Igbo
1 page
29 Downloads
Holy Trinity Hymns
0 0

More lyrics you may want