A SHIM M'ABIA by ADAWAS JAMES — Lyrics

ADAWAS JAMES Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

INTRO A rịhẹ m nwere ịkara Gị Chineke Nna, Onye ọma ndewo. A sị m m'abịa oh Nna, O nwere ihe m sị m'akara Gị, Arịngam echefu onye ọma. A sị m m'abịa Chineke mo, A sị m m'abịa Nna mo, Chineke mo. Nwer'ịkara Gị Chukwu mo. VERSE 1 Onyinye m ji abịa n'ụlọ nsọ Gị, Onye n'ememma, gọzie Gị rịa, Kwụọ Gị ụgwọ n'ihe ọma ị mela mo. VERSE 2 Eji m aṅụrị abịa ịpalie aha Gị, O wụ l'ji shi Gị n'afọ juru mo, N'ihe ị mela mo. VERSE 3 Ọnụ mo juru n'ekele, Aga m akara ụwa nile, Chishi o wu Gị mere m kpam rị. VERSE 4 Obi mo napịga Gị ekele, Ị rị mma, ihe ọma I mela m rị mma.

Download the sheet music

A SHIM M'ABIA

A SHIM M'ABIA

By ADAWAS JAMES
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want