A SHIM M'ABIA by Adawai James — Lyrics

Adawai James Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] A rihe'm nwere'i kara Gi Chineke Nna [REFRAIN] Onye'oma ndewo a shim m'abia oh Nna O nwere ihem shi m'a kara Gi Ihem shi m'a kara Gi a rin gam'echefu O amara Gi n'ime ndu mo Ngozi Gi ri'a hua obaa la owu'ihem Nwer'i kara Gi Chukwu [VERSE 1] Onyinye'm ji bia n'ulo nso Gi Onye n'eme mma oh owughi ji kwuo Gi ugwo N'ihe oma i mela mo [VERSE 2] Eji m'a nuri bia i pali aha Gi Owul ji shi Gi n'afo juru mo N'ihe i mela ma [VERSE 3] Onu mo juru n'ekele Aga m'a kar'uwa nile eh shi owu Gi Mere'm kpamri [VERSE 4] Obi mo na piga Gi ekele I ri'm ma ihe oma I mela m Ri'm ma

Download the sheet music

A SHIM M'ABIA

A SHIM M'ABIA

By Adawai James
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want