Ash Wednesday Bulletin by A.U. Oramasionwu — Lyrics

A.U. Oramasionwu Igbo Lenten Hymns Entrance songs Responsorial Psalms Gospel Acclamation / Alleluia Solfa notation

Full Lyrics

[UKWE MBATA] Meere anyi ebere Dinwenu Chukwu onye ebere, gbadatu Onye kere. Dinwenu doo, n'ihi n'onweghi ihe ikere ke ikporo asi. Ngi n'agbaghara nmehie ndi madu, Onye nwe anyi were ebere. Neloza njo ihe n'ihi na njo n'ewute anyi, na Chukwu anyi. [RESPONSORIAL PSALM] Meere anyi ebere Dinwenu Chukwu, N'ihi n'anyi emehiela njo. [VERSE 1] Meere anyi ebere Chukwu, Were obi ebere tepu hichapu nmehie m. Sachawa m, sachapu m nmehie m, Hichapu m njo m. [VERSE 2] Amanam nmehie m niile, Njo m we chara m anya. Soso nani gi nwa ka m mere njo, Mejo di ihe bu njo n'ihu gi. [VERSE 3] O Chukwu nyem obi di ocha, Tinye n'ime m Mmuo nke ikwusi ike. Achupuna m n'ihu gi, Inapuna m Mmuo nke idi nso gi. [VERSE 4] Nyekwam ozo anuri nke nzoputa ka gi, Were mmuo nke ihu n'anya nyere m aka. O Dinwenu meghe ebugbe onum, Onum g'ekwuputa otito gi. [MBEKU] Ugbu a were ruo gi n'obi niile, Chiehoo, N'ihi na o dim ebere dikw'obi oma, Chineke n'ekwu.

Download the sheet music

Ash Wednesday Bulletin

Ash Wednesday Bulletin

By A.U. Oramasionwu
Solfa
Igbo
3 pages
1 Downloads
Lenten Hymns Entrance songs Responsorial Psalms Gospel Acclamation / Alleluia
0 0

More lyrics you may want