A SHIM M'ABIA by ADAWAS JAMES — Lyrics

ADAWAS JAMES Igbo Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[INTRO] Arị ihe m nwere ị kara Gị Chineke Nna, [REFRAIN] Onye ọma ndewo a shị m m'abịa oh Nna. O nwere ihe m shị m aka ra Gị, Ihe m shị m aka ra Gị a rịn ga m echefu. Ọ amara Gị n'ime ndụ m o, Ngozi Gị rị ahụa ọba ala o wu ihe m. Bịa Nna m o Chineke bịa a, A rịn ga m echefu o Nna m o Chineke, Nwere ị kara Gị Chukwu. [VERSE 1] Onyinye m ji bịa n'ụlọ nsọ Gị, Onye n'eme mma, O howughị i ji kwụọ Gị ụgwọ, N'ihe ọma ị mela m o. [VERSE 2] Eji m a nụrị bịa ị pali aha Gị, O wu iji shị Gị na afọ juru m o, N'ihe ị mela. [VERSE 3] Ọnụ m o juru n'ekele, Aga m akara ụwa nile, E shị o wu Gị. [VERSE 4] Obi m o napịga Gị ekele, Ị rị mma, ihe ọma ị mela m rị mma.

Download the sheet music

A SHIM M'ABIA

A SHIM M'ABIA

By ADAWAS JAMES
Solfa
Igbo
2 pages
10 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want