Anyincha Bu Ofu Nne by Onyesi Christain — Lyrics

Onyesi Christain Igbo Folk songs Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

[Chorus A1] Dabida da dabidoba Dabida dubae ase [Solo (Male)] Anyịncha bụ n'ofu nne Anyịncha bụ n'ofu afọ e a se [Chorus A2] Iye o [Soprano] Anyịncha bụ n'ofu nne Anyịncha bụ n'ofu afọ e a se Bụ ofu afọ a se [Solo] Emeka ma keme ọgọ e a se [Chorus B2] Mmh Chakata chakata chaka chaka chaka [Bass Solo] Ratoto ratoto ratota chi Kvekete tiko ratoto Krakata koko chim Tikodam tikodam tikodam Chocho chocho chocho Nyem nyom nyom nyom [Soprano] Anyịncha bụ n'ofu nne Anyịncha bụ n'ofu afọ e a se Bụ ofu afọ a se Anyịncha bụ n'ofu nne Anyịncha bụ n'ofu nne Anyịncha bụ n'ofu afọ e a se [Tenor Solo] Iye o Ọmalịmma Nwa boli Iye Nwa malịmma Nwa boli Iye o Nwa malịmma Ọ gaadịlị gị mma O olili dị n'obodo e Kwe sịngana Iye o

Download the sheet music

Anyincha Bu Ofu Nne

Anyincha Bu Ofu Nne

By Onyesi Christain
Solfa
Igbo
4 pages
0 Downloads
Folk songs Celebrations
0 0

More lyrics you may want