ANYI N'ATU ANYA GI by Emma Atuanya — Lyrics

Emma Atuanya Igbo Advent Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Anyị n'atụ anya gị nwa Chineke Kristi, bịa ọsọsọ, bịa ọsọsọ, bịa ọsọsọ, nye anyị udo. VERSE 1 John n'eti mkpu s'onye ka ya ike n'abịa n'azụ. VERSE 2 Mee nụ ụzọ Dinwenụ m mee ya ka ọ kwụmọtọ kwụrụ chìm chìm. VERSE 3 Jesu bịa, oh bịa k'ị nọnyere anyị Onye nwe m.

Download the sheet music

ANYI N'ATU ANYA GI

ANYI N'ATU ANYA GI

By Emma Atuanya
Solfa
Igbo
1 page
2 Downloads
Advent Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want