Anyị Ezukọtala by Andrew Emeka Chukwu — Lyrics

Andrew Emeka Chukwu Igbo Entrance songs Celebrations Easter Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Ụmụ gị ezukọtala o n'obi gị eze, anyị bịara k'anyị kele gị maka n'ị dịrị anyị mma o. Anyị ezukọtala o n'obi gị eze anyị, Chukwu anyị atịrịgo n'obi gị o. Olisa chukwu anyị abịago n'obi gị, e VERSE 1 Ọnụ ahụ e nyerem o, kam jiri bịa, e jim ya bịa kam gụọrọ gị egwu n'obi gị. Ọ gaghị eme m nọnụ ịbụrụ gị abụ otito. Biko gbadata bịa nụrụ egwu ọma m jiri bịa. VERSE 2 Ndụ na ike i nyerem n'atọ m ụtọ, Akụ n'ụba i nyerem o n'atọ m ụtọ, ị karịrị mma n'ụwa, egwu i si m mma! chọrọ m atọ gị ugwọ m o chukwu okike. VERSE 3 Oginizi kam geji gbalụ'ọge Ibiatụọrọgị mma mma. Ụmụ gị ndi keren'oyiyi gị nekele gị o. Maka nekele dị n'aka mere ka dị y'ị mọzọ. Nke mere merị anyị mma Olisa binigwe. Anyị chọrọ zọọ ọ nna doo mere gaba n'iru. VERSE 4 K'iru anyị dị iche iche baka, k'anyị siri dị iche iche, anyị ebunụ onyinye anyị nile tinye gị n'aka. O chukwu, biko chukwu nụrụ olu anyị o ma meere anyị ihe anyị na rịọ gị k'ọ si akpọ anyị.

Download the sheet music

Anyị Ezukọtala

Anyị Ezukọtala

By Andrew Emeka Chukwu
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Entrance songs Celebrations Easter Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want