Full Lyrics
REFRAIN
Anyi'abiawo Chineke
Anyi'abiawo nna
Anyi'abiawo kele gi
Gozie'anyi Chukwu.
VERSE 1
Bianu umu Chineke
K'anyi kele nna
Bianu ndi kwere na
Okpara Ya Jesu.
VERSE 2
Toonu Chineke
Onye kere'uwa nile
Toonu Chineke
Onye n'echekwaba ya.
VERSE 3
Chukwu ebuka,
Chukwu ebuka
Ngozi Ya karia aka
Rin'ebe'anyi no
Kele ya, kele ya
Kelenu Chukwu.