Full Lyrics
REFRAIN
Anyị abịawo Chineke, anyị abịawo Nna
Anyị abịaw'ikele Gị, gọzi anyị Chukwu.
VERSE 1
Bịanụ ụmụ Chineke, k'anyị kelenụ Nna
Bịanụ ndị kwere na Ọkpara Ya Jesu.
VERSE 2
Toonu Chineke Onye kere ụwa nile,
Toonu Chineke Onye n'echekwaba ya.
VERSE 3
Chukwu ebuka, Chukwu ebuka,
Ngọzi Ya karịrị aka rị n'eb'anyị nọ,
Kele Ya, kele Ya, kelenụ Chukwu.
VERSE 4
Gị bụ Nna nweke l'anyị m'ụtụtụ, m'ehihie,
Gị bụ Nna nweke l'anyị ma mgbede m'anyasị.