Full Lyrics
INTRO
Eze uwa lii le!
Anyi biara isekpuru gi
Isekpuru gi Chukwu kere uwa
Anyi biara l'ulo gi
CHORUS
Anyi abiala, anyi abiala l'ulo Eze uwa lii le
Anyi abiala l'ulo gi Chukwu
Anyi abiala, anyi abiala l'ulo Chukwu Onye nwe uwa lii le
Anyi ji obi anuri l'a obi oma eh ikele gi biko
Nna bia nonyere anyi
VERSE 1
Enwerem ob'anuri
Mgbe nuru ka ha si k'anyi je l'ulonke chukwu
M'ugbu'a anyi kwusis'ike l'uzo gi
Jerusalem.
VERSE 2
Chukwu anyi agbakola taa
Ikpere gi mee k'o ba anyi rute gi bu chukwu nti
Ma otumkpuru ubochi l'ulo gi
Karisi nnukwurunnu.
VERSE 3
Lee lee ka bee Chukwu siri maamma
Lee ka bee Chukwu siri juputa l'ifunanya
O laaguobim aguu
I fu ima mma gi chukwu
L'ebe ilo enwere anuri zuruoke
Anurinke l'adighi agwu agwu.