Anyi Abiago N'ulo Chukwu by Johnpaul Chukwujekwu Okwor — Lyrics

Johnpaul Chukwujekwu Okwor Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anyi abiago n'ulo Chukwu k'anyi fee Chineke Onye ker'anyi Chineke moo anyi a anyi biara inye gi otito kwesiri gi kpokwa isi ala nye gi n'ime afo misa din so. VERSE ONE N'ya misa din so bu ihe Chukwu jiri aka ya mebe Chukwu dimma anyi ezukota irio gi mgbaghara n'jo. VERSE TWO Ebe mmadu puta abuo mob'ato Chineke no eb'ahu amam n'i no ebea Chukwu moo, gen'ti nuru aririo anyi. VERSE THREE O naatom uto ibata na be gi, nabe gi Chukwu oma dimma Otu bochi na be gi oka mma Karia nnukwu ruru afo n'eb'ozo.

Download the sheet music

Anyi Abiago N'ulo Chukwu

Anyi Abiago N'ulo Chukwu

By Johnpaul Chukwujekwu O...
Solfa
Igbo
2 pages
4 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want