ABU UMU ANU by Laz Ekwueme — Lyrics

Laz Ekwueme Igbo English Christmas Concert Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

VERSE 1 (Igbo) Amụrụ ezeụwa n'imeụlọ anụ? Amụrụ ezeụwa n'imeụlọ anụ? Onye nọ ya oge amụrụ Ya? Ewu nọ ya oge amụrụ Ya? Ewu, biko sor'anyi tobe Ya! Maa! Maa! Maa! Maa! Maa! Amụrụ ezeụwa n'imeụlọ anụ? Ewu, Atụrụ, Ọkụkọ, Nwamba, Nkịta, Ehi. VERSE 2 (English) Was our Saviour born in a cattle shed? Had He but a manger for a bed? Who was present there when He was Born? Was a goat there on that glorious morn? Goat, let's hear you then sing to the Lord! Maa! Maa! Maa! Maa! Maa! Was our Saviour born in a cattle shed? Goat, Sheep, Chicken, Cat, Dog, Cow.

Download the sheet music

ABU UMU ANU

ABU UMU ANU

By Laz Ekwueme
Staff & Solfa
Igbo, English
3 pages
19 Downloads
Christmas Concert Hymns
0 0

More lyrics you may want