Full Lyrics Anyị gaeje hu Eze a murụ ọhụụ Je hu Ezenwa Onye n'onye nwa nnem gaedumu je Je hu Ezenwa Ologbo, nwa nnem gaedumu je Je hu Ezenwa Ologbo biko naebe ka i sili ebe Biko bee ka m nụ Mee o, mee o Kele Nze ọma